• November 2, 2013
  • igbowood
  • 20

YouTube thumbnailYouTube icon


English Subtitles
SYNOPSIS: Nneka bu nwagbo kwesiri ike n’okwukwe ya wee kpebie na ya ga-edebe onwe ya dika nwagbobia na-amaghi nwoke rue mgbe onye bu di ya biara, N’agbanyeghi otutu onwunwa biara ya site n’ebe umu nwoke na nne ya no ka owee mebie nwkesi ike ya mana okwesiri ike n’okwkuwe ya.

Translation: Nneka is a young lady who believes strongly in her faith. She has vowed to keep herself and remain a virgin till marriage. Despite all the temptations from men and her mother, she perservered till the end.

Cast: Ngozi Ezeonu, Vitalis Ndubuisi, Queen Nwokoye, Chigozie Atuanya

01:09:34

source

20 comments on “Ajum Akwam Iko 2 – Latest Igbo Movie 2013

  1. ewoo, ihe nlele nkea bu nnoo igba, site n'isi mbido ya ruo n'ogwugwu, akuko ya zuru oke, ju eju ma dikwa nnoo ezigbo uto. ihe mmuta no na ya doro anya. a si m ya gazie oo. igbo ga-adi, gbaa mgborogwu.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *