• November 2, 2013
  • igbowood
  • 22

YouTube thumbnailYouTube icon


English Subtitles
SYNOPSIS: Nneka bu nwagbo kwesiri ike n’okwukwe ya wee kpebie na ya ga-edebe onwe ya dika nwagbobia na-amaghi nwoke rue mgbe onye bu di ya biara, N’agbanyeghi otutu onwunwa biara ya site n’ebe umu nwoke na nne ya no ka owee mebie nwkesi ike ya mana okwesiri ike n’okwkuwe ya.

Translation: Nneka is a young lady who believes strongly in her faith. She has vowed to keep herself and remain a virgin till marriage. Despite all the temptations from men and her mother, she perservered till the end.

Cast: Ngozi Ezeonu, Vitalis Ndubuisi, Queen Nwokoye, Chigozie Atuanya

01:09:55

source

22 comments on “Ajum Akwam Iko 1 – Latest Igbo Movie 2013

  1. onyonyo nkea amakakwa. o bu ihe ziri ezi na anyi bu ndi igbo ga ejisie ike wee na-ebuli elu ugwu nta asusu igbo. o bu na obughizi living in bondage mere nollywood ji putazie iru oha na eze.o bukwa n'asusu igbo ka emere ya. ya gazie

  2. Mana ihe a adabaho. Okwa Frank akwugo ugwo n'isi ya? Ya gbazienu mbo gbaa akwukwo n'ulo uka. Obughi na ojighi ego. Udi ihe a ana-eme? Mtchwww. Oburu na ofuru Nneka n'anya, ome ngwa ngwa nuba ya. Otu afo! Mtchww. Mmadu na-akari kwan don't be silly.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *