• November 20, 2013
  • igbowood
  • 12

YouTube thumbnailYouTube icon


Biko pịa ebe ahụ e dere “SHOW MORE” ka ị were gụọ ihe ndị ọzọ gbasara egwuregwu a.

Egwuregwu a dị n’oke ano. Ha bụ:
Oke Ọchịchọ 1: http://youtu.be/zx7XAJsoZ2g
Oke Ọchịchọ 2: http://youtu.be/Qc_etQct0ow
Oke Ọchịchọ 3: http://youtu.be/QK8V4DCVjm4
Oke Ọchịchọ 4: http://youtu.be/2YN4jAvnbsU

Ndi nọ n’ime ya: Emeka Ike, Tony One Week, Oge Okoye, Amaechi Muonagor, Chiege Alisigwe, Ochendo Mac-Smith, Ngozi Nwaneto, Dan Oluigbo, Chika Okpala (Zebrudaya), Steven Anagemba (Uwaezuoke), Camilla Mbrekpe, Dede One Day, Collette Orji

Akụkọ Egwuregwu na Bekee: This is a story of greed and the repercussions of being greedy. Chief Atakat Agbua was by all means a wealthy man who engaged in the business of selling fake drugs but as destiny will have it, his only son was killed by his fake drugs. Okey’s greed also led him to his death as he joined the secret cult and tried to use his twin brother for money ritual but it backfired on him. Amaka’s love for money made her nearly lose her life after she used charms to take over a married man’s home.

00:53:30

source

12 comments on “Oke Ọchịchọ 4 (Greediness) – Igbo Movies 2013

  1. Igbowood,ekene dịrị ụnụ.Amaghị m otu m nwere ike isi wee kọwaa
    ụdị ọñụ dị m n'obi gbasara movie igbo ndịa ụnụ na e wetere anyị.
    Onyenweanyị gozie ụnụ.Biko,ọga adị kwa mma ma ọbụrụ na
    Mazị Chika Okpara(zebrudaya) ga na anọkwa na ụfọdụ egwuregwu.

  2. Wow what an educative and funny movie, Tony One Week, Chief Zebrudaya, Mc Smith OChendo, Dede One day, Oge Oge etc you all are very very good pls keep it up. Nice one Ugezu the image maker..Igbo kwenu!

  3. This is good, we Igbos should develop our language, make our children and future generations to be proud of it, in fact language should be our pride and identity. Where I live in Europe, you must be forced to speak their language in order to be accepted in that country. Ndigbo biko nu saa nu anya na mmiri, mee nu ka asusu Igbo buru ihe eji ama anyi. Ihe nkiri nke a, otu ka mu nke okwuu, dalu nuooo. Biko ndi Igbowood, na emeputa nu ihe nkiri na Igbo dika etu ndi Yoruba si eme nke ha. Igbo kwenu! 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *