Biko pịa ebe ahụ e dere “SHOW MORE” ka ị were gụọ ihe ndị ọzọ gbasara egwuregwu a.
Egwuregwu a dị n’oke ano. Ha bụ:
Odogwu Na Ụmụ Agbara 1: http://youtu.be/zuX33KOTMdU
Odogwu Na Umu Agbara 2: http://youtu.be/4PQ6LNFdNG8
Ụmụ Agbara Na-Eti Eti 1: http://youtu.be/rkT-XdYixe4
Umu Agbara Na-Eti Eti 2: http://youtu.be/-K9U46i9E0A
Akụkọ: Ụmụ nwanyị chọrọ ịnwe ego site n’ụzọ ọbụla gara n’ala ndị mmụọ. Ka ha mịchara odogwu onye isi ndị mmụọ, ego wee juputa ebe niile.
Ndi nọ n’ime ya: Amaechi Muonagor, Stephen Anaejemba (Uwaezuoke), camila Mberekpe, Chinyere Wilfred, Princess Egu
00:56:03
source




























































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































I wish there were subtitles. My Igbo is not the best, but i could learn if there were English subtitles.
Omaka si… Daalu nu rie nne, ma-biko kedu nke-bu nbi-do ya?
Igbowood, unu bu eba ano. Dalu for posting. Odim ka nno Naija ugbua.
Nice film
igbowood thanks
Igbowood please improve on lightining the high table has white cloth and more light reflects on it disturbed the scene but great work
why all these noisy piano, what the hell
I greet u Oga Igbowood , abeg dont subtitle igbo movies , umu Igbo anyi in lagos and oversea achoghi imu asusu Igbo because they think that Igbo language is= illeteracy but they r wrong , ("May Chukwuabiama , Chineke bi nigwe punish them "). Thank God now Igbo language is sexy and loved all over the world thanks to my guy Flavour na abania, p-square, our ogene, gospel music and Nollywood movies.Igbokwenu ! Igbokwenu !! Kwezuonu !!!.
thank you guys for posting this beautiful movie. biafra freedom biafra freedom biafra freedom