English Subtitles
SYNOPSIS: Nneka bu nwagbo kwesiri ike n’okwukwe ya wee kpebie na ya ga-edebe onwe ya dika nwagbobia na-amaghi nwoke rue mgbe onye bu di ya biara, N’agbanyeghi otutu onwunwa biara ya site n’ebe umu nwoke na nne ya no ka owee mebie nwkesi ike ya mana okwesiri ike n’okwkuwe ya.
Translation: Nneka is a young lady who believes strongly in her faith. She has vowed to keep herself and remain a virgin till marriage. Despite all the temptations from men and her mother, she perservered till the end.
Cast: Ngozi Ezeonu, Vitalis Ndubuisi, Queen Nwokoye, Chigozie Atuanya
01:09:34
source































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































































Hahaha …very funny but real.
ewoo, ihe nlele nkea bu nnoo igba, site n'isi mbido ya ruo n'ogwugwu, akuko ya zuru oke, ju eju ma dikwa nnoo ezigbo uto. ihe mmuta no na ya doro anya. a si m ya gazie oo. igbo ga-adi, gbaa mgborogwu.
onye duuru onye otu mary league gawa be di, o bu amansi ndi mary league, iberibe na emume nke mmehieri anya ndi uka.
the catholic church in nigeria should address this issue. i am a catholic but when a man pays a dowry, i think that the marriage is holy before the lord
Lol. But who is Monica? I don't remember seeing her for most of the movie…
NICE MOVIE!
My favorite part is when she starts putting on 5 pairs of tight shorts!!!!!!! And when Frank tells his friend the story. Toooooo funnnnyyy!!!!!!!!
5pairs of tights (・∀・) Some women r wicked!
Our culture our heritage our language asusu igbo Amaka.
okwa ndi Mary league…..they all did well. i laughed like tomorrow no go come.
nice movie
Yes oooh make Una Carry go umuchinaeke
Topurunum nwam ka o nuo di😀😀😀😁🙌💯 igbo
Ya kpotuba🤣🤣 Ngozi Ezeonu will not kill me🤣🤣
Ihe nkiri nkea amakakwa
Yabu na di Nneka ga asi na omaru na Nneka bu virgin kemgbe……nkea bu okwu asi maka nwoke obula ga aju gi ma iyibugo oyi mbu
Nice
Even if our woman of God has changed her number ending 25 may God continue to bless her keep her safe from evil people
I don't want our new tenant to take my parents to their church
So auntie amaechi wants to put someone in her house at iswao this year so she can open church and start using my parents as ATM and put someone in her shop
Even if auntie amaechi open church o the16 of June I will make sure mummy onyinechi said the same thing she said about her that she is using the money for offerings to feed her family